Snack's 1967

Always post Sunstartech.xtgem.comon your Facebook, twitter and 2go status! If you love SUNSTARTECH(¤) and enjoy unimited downloads here!!

Sunstartech On Facebook
Like Sunstartech On Facebook
»News, Updates, Tutorials, Cheats

Waec igbo language answers

Waec igbo language answers
2016/2017 Waec Igbo Language=>> IGBO LANGUAGE ANSWERS COMPLETED.... (2a) Iwu ndakorita udaume bu iwu na-ekwu na udaume niile di n'otu mkpuruokwu ga-esiriri n'otu otu. (2b) (i) Akwukwo (ii) ekike (iii) ebube (iv) Ejije (v) Amaka (2c) (i) Agboro (ii) Agidi (iii) Oroma (iv) Suya (v) Osikapa (5a) Okwu mbite bu okwu ndi ha si n'asusu ndi gbara ha okirikiri ma o bu Mba ndi ozo were nweta. (5b) (i) Agidi (ii) Ashawo (iii) Suya (iv) Oroma (v) Akamu (vi) Potokiri (vi) Akawo (vii) Jigida (viii) Iyabasi (ix) Osikapa (x) Agboro (6) Mbe na Amuma bu enyi. Amuma na-abia na ulo mbe eri nri. O putara otu ubochi mbe wee gwa Amuma na o ga- abia na be ya otu ubochi. Amumu chiri ya ochi we juo ya otu o ga-esi bia na be ya maka na omaghi uzo ma Mbe gwara ya na o ga-ahu ya n'ulo ya otu ubochi. Otu ubochi, mbe gwara nwunye ya na ya kechi ya n'ime akpa, na Amuma bia, ya gwa ya na onoghi ya ma nye ya ngwugwu ahu. Amuma biara na nke mbe, nwunye mbe mere otu di ya gwara ya. Obi toro amuma uto oge nwunye mbe nyere ya ngwugwu, o were ya wee naa. Oge o lutere n'ulo ya, o mepere ya wee hu mbe n'ime ya. Iwe were ya nke nkwu. Mana mbe rioro ya ka o kpochihaa ya. O rue oge mmiri na-ezo, Amuma kpochihaa Mbe ezinulo ya. Ya mere o ji buru na mmiri na-ezo mbe a nakpuo maka esemokwu ya na Amuma. ================== www.examtrend.tk=====================
Thank's for reading my article Waec igbo language answers
Created at 2016-04-05 00:05:35
Tags: exam , igbo , Waec

0 Rate upStar
Share: F T G
This post has no comments - be the first one! Waec igbo language answers

Get paid to share your links!
Online : 1 Guest(s)
Today : 14 Guest(s)
Total : 118594 Hits
Created by: SUNSTAR™
Copyright © 2014 -
All Rights Reserved
Edo_State , NIGERIA